Ọkwa maka nzukọ ịntanetị nke 1 nke Kọmitii Ahịa Isi Ego 2024 E bipụtara: Maachị 25, 2024
22/03/2024
Onye Isi Nchịkwa akwadola ka nzukọ ịntanetị nke 1 nke Kọmitii Ahịa Isi Ego (CMC) na 2024 mee na Tọzdee, 18 Eprel 2024.
Mkparịta ụka a na-emebu na ndị nta akụkọ ga-eme n’echi ya Fraịdee, 19 Eprel 2024 site na nzukọ ịntanetị.
Ịga mmemme abụọ ahụ bụ naanị site n’ịkpọ òkù. A na-atụ anya ka ndị niile a kpọrọ òkù nọrọ n’oche ha tupu ma ọ bụ n’oge 9:45 nke ụtụtụ.
Daalụ,
A BINYERE AKA
NDỊ NCHỊKWA