Ọkwa Maka Nzukọ Ịntanetị Nke Abụọ nke CMC na 2022 E bipụtara: Julaị 18, 2022

A kara Nzukọ Ịntanetị Nke Abụọ nke Kọmitii Ahịa Isi Ego (CMC) na 2022 ka ọ bụrụ na Tọzdee, 18 Ọgọst, 2022. Mkparịta ụka a na-emekarị na ndị nta akụkọ ga-abụkwa n’ịntanetị na Fraịdee, 19 Ọgọst, 2022.

Ịga ihe omume abụọ a bụ naanị site na ọkpụkpọ òkù.

A na-atụ anya ka ndị niile a kpọrọ òkù nọrọ n’oche ha ka ọ na-erule 9.45am.

Daalụ.

NDỊ NCHỊKWA BINYEERE AKA

  1. Laghachi n'Ihu Mbụ
  2. /
  3. Banyere
  4. /
  5. Akụkọ
  6. /
  7. Ọkwa Maka Nzukọ Ịntanetị Nke Abụọ nke CMC na 2022
Kekọrịta: